Worship Chant
by Tim Godfrey
Merciful Father Your recklessly love upon me is indescribable Unpollutable Aga ma Ko r'ole k'obu ru ole Eh eh eh Owe ri na bo Aiyin ga ja ya ja Agba n wa gba nwe Ome mma Ome kesi ome kesi Chi na Cha Ra m'oku Chi ne bulim elu Chi do ebube Ebube ni m'ebube Ebube mbe kum be Okorobia di nma Okorobia nwere obi oma Ina ga hari n'eme mma Ina ga hari na gw'oria Anywhere he went Anywhere he goes Even right now Even right here He's doing wonders doing miracles otimbodombo nime obodo Nnukwu nmawu Bata Obere nmawu agbawa kitikiti katakata katakata kitikiti itiri ndi nmuo gwogwo Tie ha gbagba Gbagba tiri gbagba Odogwu n'agha oke ikuku nuru olugi we deredu Ya mere anti ji etogi igwe.... Eze Eze ndi eze Eze ndi eze n'eze eze Idiegwu idi uku idi omimi nime omimi site n'ugwu Rue na ndida lenu lenu lekwa nu itiri oku do k'uwe oku n'agba zam zam idi Ike idi ocha we di kwa nso Ozo pia ta pia ta ne lu ogu Chukwu nma Jiri gi we me ekwuensu Taa kpu chionu Ogba jiri igwe kpo ya toothpick A kpo ya ofu ugboro Ozu ugboro asa who can stand against you? who can challenge Jehovah? onye onye dika gi onye yiri gi onye dika Chukwu okwa gi mere nwayi aga turi me Di nwayi isi nkpe you stick closer than a brother obi n'igwe ogodo ya n'akpu n'ala who can battle with the Lord The Lord strong and mighty The Lord mighty in battle Olori ihe lori ihe lori enyi Ya mere anyi ji eto gi igwe...