Pure Praise

by Sis. Chinyere Udoma

Ndi mmuo ozi nile ndi bi na eligwe ole nke ana apughi iguta onu ha soro ndi okenye ogu na ano ahu gbaa oche eze gburu gburu onye eze!! Kpakpando ana apughi iguta onu na egbo ndi na ada n'ukwu ya ha soro Jesus nwa aturu egburu nyewe chineke ekele... ha na asi imela,chineke imela ha na asi eeeeeh imela chineke imela