Ana' Bara Chukwu Mba

by Sis. Chinyere Udoma

Chim ekweghi k'ihe ha kwuru n'isi mu mechaa mee Chim ekweghi k'ihe ha kwuru na ndu mu bia na mmezu ogosiwo ha n'obu Chim oh, na ya abughi mmadu nke ana ama aka anaghi agwa ya ihe oga me oh m'orue Chim ekweghi k'ihe ha kwuru n'isi mu mechaa mee Okweghi ooh k'echiche ha we bia na mmezu ogosiwo ha n'obu Chukwu eh, na ya abughi mmadu nke ana ama aka anaghi agwa ya ihe oga me oh m'orue (chi mu ekweghi) Chim ekweghi k'ihe ha kwuru n'isi mu mechaa mee (I'ma Chi m n'efe ekweghi k'echiche ha we bia na mmezu) Okweghi k'ihe ha kwuru na ndu mu bia na mmezu ogosiwo ha n'obu Chim oh, (Chi mu oh) obughi mmadu nke ana ama aka (Chi m ah ah) onye g'agwa ya onye oga agozi oh m'orue (I'ma na Chineke ekweghi) Chim ekweghi k'ihe ha kwuru n'isi mu mechaa mee (leenu na Jisos ekweghi k'echiche ha chere mee eh) Okweghi k'ihe ha kwuru na ndu mu bia na mmezu ogosiwo ha n'obu Chim oh, (Chukwu) obughi mmadu nke ana ama aka (aka n'eru mba ah ah) onye g'agwa ya onye oga agozo oh m'orue (umu uwa ana aba eh) ana abara Chukwu mba (ana atu oh) ana aturu Chukwu ogu onye g'agwa ya onye oga agozi onye g'agwa ya ihe oga eme oh m'orue (umu uwa ana aba eh) ana abara Chukwu mba (ana atu oh) ana aturu Chukwu ogu onye g'agwa ya onye oga agozi onye g'agwa ya ihe oga eme oh m'orue Chim ekweghi k'ihe ha kwuru n'isi mu mechaa mee okweghi ooh k'echiche ha chere mee onodu ha dewere mu oh Chim ejide ya tugharia ya Chim ejide ya kwugharia ihe ha mere megidem enweghi isi k'ima nkea ima nke ozo oh ebe ima egwu mmiri ima egwukwanu oku onye no na be ya oh odogwu no na be ya oh chi mu no n'ulo ya eh ma na uzu ya n'atu eh n'ahia ah! kam' juo unu, ana anwude agu n'aka I ga akocha onye Chineke ya goziri anaghi eme ya oh anaghi eje nga ya eje oh iga amanu Chi gi aka onye iberibe so na chi Nwa ogbenye adighi Ike ayo yo yo yoo ayo oh yo ayo yo yo ayo oh yo aye eh ayo yo eye eh eh ayo yo yo yo oh yo oh ha anaghi anwude agu n'aka (ha) ayo yo yo yoo ayo oh yo ayo yo yo ayo oh yo yo yo yo yo ayo yo yo yo yo yo yo yo yo ha anaghi anwude agu n'aka umu uwa ana aba eh ana abara Chukwu mba ana atu oh ana aturu Chukwu ogu onye g'agwa ya onye g'agwa ya ihe oga eme oh m'orue asim ana aba oh ana abara Chukwu mba ana aturu Chukwu ogu ana aturu Chukwu ogu an'akwa ya aka n'ihu onye g'agwa ya ihe oga eme oh m'orue is impossible that God can bless the poor hapu ajuju k'anyi jee kele Chukwu mere ya Oru Jisos asogbuenu mu oh onye ajuju sorom kele Chukwu mere ya Nwa nwanyi aga enwele ego oh hapu ajuju k'anyi jee kele Chukwu mere ya Nwa nwanyi ogbenye aruola ulo elu onye ajuju sorom kele Chukwu mere ya asi na Pita n'azozi senator hapu ajuju k'anyi jee kele Chukwu mere ya onye n'enweghi mmadu ona enwe ego onye ajuju sorom kele Chukwu mere ya onye n'enweghi mmadu ona ekwu okwu oh hey! hapu ajuju k'anyi jee kele Chukwu mere ya that boy biara luo Nneka omakwanu n'okala onye ajuju sorom kele Chukwu mere ya nwanyi fifty years amuola Nwa eh hapu ajuju k'anyi jee kele Chukwu mere ya lenunu oh n'owukwanu Chukwu mere ya onye ajuju sorom kele Chukwu mere ya asi na Nwa n'akwa akwa alugo di obodo oyibo hapu ajuju k'anyi jee kele Chukwu mere ya Nwa nwanyi akamu awugo millionaire onye ajuju sorom kele Chukwu mere ya asi na Emmanuel arusigo ulo elu ya hapu ajuju k'anyi jee kele Chukwu mere ya I'ma na Rebecca ejego university onye ajuju sorom kele Chukwu mere ya onye ajuju oh ojuo mu ya eh hapu ajuju k'anyi jee kele Chukwu mere ya oru Jisos asogbuenu mu oh onye ajuju sorom kele Chukwu mere ya uche Chineke abughi uche mmadu hapu ajuju k'anyi jee kele Chukwu mere ya echiche Chineke awughi nke mmadu onye ajuju sorom kele Chukwu mere ya aka Chineke emeriere mu onye iro hapu ajuju k'anyi jee kele Chukwu mere ya onye manu afo g'amu eze a e onye ajuju sorom kele Chukwu mere ya onye manu isi eji Abu eze echi hapu ajuju k'anyi jee kele Chukwu mere ya aka Chineke emeriere mu Ajo mmuo onye ajuju sorom kele Chukwu mere ya umu uwa ana aba eh ana abara Chukwu mba ana atu oh ana aturu Chukwu ogu onye g'agwa ya onye oga agozi onye g'agwa ya ihe oga eme oh m'orue asim ana aba eh ana abara Chukwu mba ana atu oh oh ana aturu Chukwu ogu onye g'agwa ya onye o g'ebuli onye g'agwa ya ihe oga eme oh m'orue Chim ekweghi k'ihe ha kwuru n'isi mu mechaa mee okweghi ooh k'echiche ha chere mee Alo ha turu agaghi aga nkata ha ekpude onye aghugho eh eh unu ahula n'eriri ejiri kenu gi agbakasiala lenu oh n'onye ha nyere nyeruonu gi ahughi gi ihe ha mere megide gi enweghi isi onye ha ziri gbuonu mu huru my tie anaghi eme ya eme oh lenunu oh my na ya arukola ayo o yo yoo ayo oh yo ayo yo yo yo yo ayo oh yo aye eh ayo yo eye eh eh ayo yo yo aye eh ewo ha anaghi anwude agu n'aka ha umu uwa ana aba eh ana abara Chukwu mba ana atu oh oh ana aturu Chukwu ogu onye g'agwa ya onye oga agozi onye g'agwa ya ihe oga eme oh m'orue Asim ana aba eh ana abara Chukwu mba onye g'aturu Chi ya ogu eh ana aturu Chukwu ogu ana akwa ya aka n'iru onye g'agwa ya ihe oga eme oh m'orue onye...