Omemma

by Sinach

Ana m enye Gi ekele e Ome mma e e (2ce) I worship you Ana m enye Gi ekele e Ome mma e e(2ce) I worship you Are you ready Nigeria? Yesssss! Everybody! Anyi n'enye Gi ekele, Ome mma e, Ome mma e, I worship you Ana m enye Gi ekele, Ome mma e, Ome mma e, sing with me, everybody... Ana m enye Gi ekele, Ome mma e, Ome mma e, I worship you (2ce) You've been so good to me, faithful God You're so good, you're so kind King of all kings, Lord of all lords Champion of all champions, I am giving you the praise Ana m enye Gi ekele, Ome mma e, Ome mma e, I worship you (2ce) Idighi agbanwe agbanwe, Ome mma Ijuru Obi m eju, Onye ōma Ka m bulie Gi elu, otuto diri Gi, Eze ndi Eze Ana m enye Gi ekele Ana m enye Gi ekele, Ome mma e, Ome mma e, I worship you (2ce) Ekele, ekele can I hear you give Him some praise, let's go, Ome mma, ekele, I worship you Ekele, ekele, ekele, ekele, ekele, ekele e e I worship you (3ce) Wave Your Hands... hmhm Son of the Most High, hhe Ome mma, agbakuru ezuluike, Aka n'agwōria, Echeta Obi, Jisōs ōkwa Gi bu nwanne otu onye, Odogwu akataka, Eze uwa nile Jisōs imeena, anyi n'enyi Gi ekene, Nna nara otuto nōōkwa sōsō Gi zuru k'eme Odogwu akataka, anyi n'enye Gi ekele, Papa ribe otutu,Papa nara ekele, anyi n'enyi Gi ekele, ekele, ekele, ekele, ekele, ekele e e I worship you Ekele, ekele, ekele, ekele, ekele ekele e e I worship you (repeatedly) We worship you! (till fade)