Great Anointing, Pt. 1
by Prince Gozie Okeke
Onye nani ya n'achi eze
Dike m dike m dikerere m, heei
á»dika gi adirọ, Chi n'eme mma, á»dika gi adirọ
(Onye ukwu m ji eje ọgu o o) á»dika gi adiro Nkpọrọgwu Jesse, á»dika gi adirọ
(Ofu nwa buruibu o o) á»dika gi adirọ Agu nwere ọyi o, á»dika gi adirọ.
(Onye á»ma n'eme mma o o) á»dika gi adirọ Agu di Ebube, á»dika gi adiro
Chi n'eme mma o o, á»dika gi adirọ Chi n'eme mma, ọdika gi adirọ
Nkpọrọgwu Jabezi o o, á»dika gi adiro Aka n'ebu agha, ọdika gi adirọ
Ibuanyi danda e e, á»dika gi adirọ onye n'eme mma, á»dika gi adirọ
Nkpọrọgwu Davidi o o, á»dika gi adirọ odogwu n'ọgbọ agha, ọdika gi adirọ
á»di m egwu luo nsọ e, á»dika gi adiro Eze Chi m o o, á»dika gi adirọ
á»garanya ngadanga e, ọdika gi adirọ, odogwu n'ọgbọ agha, á»dika gi adirọ o o o o
hei hei, onye dika gi, Eze Chitoke Abiama, Oke Mmuo k'ibu
Akagh m ahutu onye dika Gi, Chi di ebere e (Onye ukwu n'ọgbọ ọgu e) Akagh m ahutu onye dika gi Eze ebube (Ebulite uzu atuwa e e....