A New Love Medley ft. Princess Njideka Okeke
by Prince Gozie Okeke
It's a new love it's a new love for u and i no matter wat they do they do this is a new love for u and i love more love more NNE moo NNE ooo. Mama bia solo ka anyi gbaluba egu na chineke alukwana echiche mmadu abughi echiche CHUKWU obulu ka onyilo si eche. Ndi uwa amugbua anyi na, amu chineke ma nke kamma no obi ke mere anyi kanyi bilisie na udo, Ezigbo wuye mu, okwi ma na ebulu mmiri atuchara, ozora gbacha, okpukpu nke akam odi m nobe, ngwa