OKU NERE ERE

by Osinachi Nwachukwu

Mu onwe m bu ezi chineke ekwu o bula atulaghi mu onwe m bu ezi chineke mgbe o bula akporo muee Agaghi m igozi onwe m n'elu uwa Abu m oku n'erere.. agahi m igozi onwe m n'elu uwa abu kwam oku n'erere Mu onwe bu ezi chineke(ike anaghi akwuya n'oru) Ya onwe ya bu ezi chineke mgbe-obula akporo ya ogaghi igozi onwe ya n'isi anyi obu ya bu oku n'erere ogaghi igozi onwe ya n'ebe anyi no obukwa oku n'erere oku n'erere 2 ya bu aha ya oo oku n'erere 2 ya ka onaza oku n'erere 2 obu ya bu aha gi chukwu ebighibi ibu oku n'erere [oke mmuo 2]oke mmuonwu n'eti onwe ya ka ibu chukwu eh! oku n'erere o oke mmiri n'ebu ogwe ooo!!! chidiomi bia o oku n'erere ... ..... ibunu onye anyi n'enye ekele ! Thou alone are worthy to be praised 3 chukwu eh! 6 chimooo chukwu eh 30 chukwu eh ochichi gi enweghi njedebe okwa mmadu Mecha I meharia okwa mmadu jecha I jeharia o obu gi n'ekpe nu ikpe ziri-ezi, ana m atu gi oje na-mmuo oje na-mmadu chukwu ebighibi ,si na-mmuo je na-mmadu si na-mmadu je na-mmuo chukwu eh akwa ika imee chukwu eh 10