Onye

by Mercy Chinwo

Oke mmuo, ogbarankiti okwu juru nonu ya Ogbajiri igwe kpoya nku Onye nwere factory ebe anakpu nwa (Mmuo ka mmuo) Odighi onye dikagi Echete obiesike Anyi na etogi, anyi nasigi imela Onye dikagi oh-oh (Onye eh) Onye dikagi oh-oh (Onye eh) Onye dikagi Jesus oh (Onye eh) Onyedika Gi Onye dikagi oh-oh (Onye eh) Na eluwa, na eligwe onye (Onye eh) Onye dikagi (Onye eh) Onyedika Gi Eze ka Eze, Chika dibia I Love the way the things you do You always exceed my expectations Odighi onye, onye, onye Onye, onye, onye Onye, onye, onye dikagi Oh dikagi Chineke mo Amama amasi