IHEDIKA GI AKOLAM

by Mr M & Revelation

Who is the one that gives you life? Who is the one that heals the sick? Jehovah Shamah He's the lion of Judah The blind can see because of you The lame walks because of you Ihe dika gi akolam(2) Situation change because of you, The barren conceive because of you, I am blessed because of you, I can do all things because of you Ihe dika gi akolam (2) Okoro obi eluigwe Chim ibu okoro obi eluigwe Ebube dike okoro obi eluigwe Agu n' eche MBA, okoro obi eluigwe Ihe dika gi akolam Ebube dike ihe dika gi akolam Ekwueme, ihe dika gi akolam Chukwu okike, ihe dika gi akolam Onye Meri, ihe dika gi akolam Agu n' eche mba, ihe dika gi akolam Chim oooh, ihe dika gi akolam. (Tongues Speaking) Onye nwere ihe eeeeeee.. Ihe kariri Chukwu biko enye kwalam Onye nwere ihe, ihe kariri Chukwu biko enye kwalam. Chuwku n' enye m mgbe ona_agu m Chukwu bu omedalum obi. Chim n' eyicha m anya mmiri, So ya n' ebuli isi m elu u00e2€¦ nOgbata obi nwa ogboenye, Okorobia aka nka, Ara n' azu nwa Oloro ihe loro ihe loro ihe loro ihe loro enyi u00e2€¦ u00e2€¦. Anwuru obi eju m oyi, Okorobia aka nka, Okorobia anwu anwu u00e2€¦.. Ichiri eze, chi anwu anwu eeeeeh. Ihe dika gi akolam (6) (Tongue Speaking) You are the beauty of Zion, The pool of Bethesda, The lion of the tribe of Judah, Covenant keeping God, There is none beside your name(2) At the mention of your name, Every knee must bow, At the mention of your name oooh.. Every tongue must confess. Ihe dika gi akolam (2) Akwa gi chiri eze, chi anwu anwu (2) Akwa gi but onye n' edu m ije, Akwa gi bu oñu n' ekwurum m.. Akwa gi bu chi nwe ndu m u00e2€¦. Ihe dika gi akolam u00e2€¦. Covenant keeping God I say there is no one like you, All the nations bows before your throne, I say there is no one like you, You are the God of impossibilities, You walk upon the sea, You are ageless, You are changeless, Asi m ihe dika gi akolam. Ihe dika gi akolam (4) Onye yiri gi chineke m Onye dika gi dede m, There is nobody like you, There is no one like you lord, He gave his life because of me, Promotion comes because of you, Life transforms because of you, Ibu Chukwu n' enwe yi mgba nwe, Ihe dika gi akolam. Oyiri gi bia yiri m ooh, Oyiri Chukwu bia yiri m ooh, Oyiri Chim ooh, bia yiri m ooh, Chineke ihe dika gi akolam, Chukwu okike ihe dika gi akolam, Ihe dika gi akolam u00e2€¦.. (Tongue Speaking)