EZE NDI EZE

by Mr M & Revelation

EZE NMUO Mr. M & Revelation Oke nmuo Eze ndi nmuo Imere kam buru nmuo Chukwu anyi naefe bu Eze nmuo Oke ifufe na anu onu ya dere du Mbilite na onwu eh Oke Chi na eri oke aja Agbanwa agbanwe Chi kwenkwa meeya Ma mezu kwa okwu onu Ya Jesus We bow in worship I extol Your matchless name Lord Eze ndi nmuo Odee jimjim Bilie nenwu na ihe (3x) Bilie Ka anyi kpoisi ala nye Eze nmuo Okwa Gi bu answer nye ndi kwere kwe Onye ike ifufe na anu onu Ya dere du Okwa Gi na emepe uzo ebe uzo na adighi Onye ajonmuo na amosu na anu onu Ya dere du Chukwu bi n'igwe, biri n'uwa, birii ebenile Omini every every Eze ndi eze na ezee ezee Eze ndi eze na atu egwu Eze ndi nmuo na ederedu na okwu onu Ya Eze ndi nmuo na akpo isialaa nye Eze ndi eze na ezee ezee Eze ndi eze na atu egwu Eze ndi nmuo na ederedu na okwu onu Ya Eze ndi nmuo na akpo isialaa nye Eze cancer na ezee ezee Eze lungs na atu egwu Eze nrianria nile na edere du na okwu onu Ya Eze uko onu ubiam na ezea eza Eze eweghe ego na atu egwu Ya Eze ndi nmuo na edere du na okwu onu Ya Ha na edere du na okwu onu Gi (3x) Ihe nili na abughi ihe nke Gi bu Chineke tinyere na edere du na okwu onu Gi Who can challenge You Who can oppose You Who can challenge You Who can oppose You Who can challenge You Who can oppose You Who can challenge You Who can oppose You Who can challenge You Who can oppose You Who can challenge You Who can oppose You Eze ndi eze na ezee ezee Eze ndi eze na atu egwu Eze ndi nmuo na ederedu na okwu onu Ya Eze ndi nmuo na akpo isialaa nye Eze nmuo Eze nmuo I worship You Eze nmuo Eze nmuo I worship You Eze nmuo Eze nmuo I worship You