AYAMMA

by Frank Edwards

mm, ewe, ayolelele yamma iyo ehen, ewe ayolelele iyo ehen, ewe ayolelele Jesus imara mma e eze Jesus ibu so mma e ihe ikwuru ka iga-eme ayamma ee ihe ikwuru ka iga-eme ayamma ee okwa ihe ikwuru ka iga-eme o ayamma ee, ewe onye oma mara mma e Jesus, imara mma e eze Jesus ibu so mma e ihe ikwuru ka iga-eme ayamma ee ihe ikwuru ka iga-eme o ayamma ee Ihe ikwuru ka iga-eme o ayamma ee onye oma mara mma e mmm make I tell you something, biko geenu m nti this my God na helele hmm, him name na agidigba everyday he dey do me something aya oya see me counting eh I no fit count ooh because even if I have a million years I no fit count wetin you dey do for me o aya na because of me they nailed you on the cross this love, this love, this love uh ooo Jesus imara mma e eze Jesus ibu so mma e ihe ikwuru ka iga-eme o ayamma ee ihe ikwuru ka iga-eme o ayamma ee ihe ikwuru ka iga-eme o ayamma ee, onye oma mara mma e ihe ikwuru ka iga-eme o ayamma ee, ihe ikwuru ka iga-eme o ayamma ee ihe ikwuru ka iga-eme o ayamma ee, onye oma mara mma e ah eze nara ekele (ayamma e) if not for your love tell me where i for dey (ayamma ee) everyday me I go praise you dey do (ayamma ee) onye oma mara mma eeh aah okwa gi na eburu m ibu (ayamma e) ebube Le okwa gi na aluru m olu o (ayamma ee) ihe ikere eke na enye gi ekele (ayamma e) mm onye oma mara mma eeh iyoyoyoyoyoo ayamma ee, iyoyoyoyoyoo ayamma ee, aiyoyoyoyo ayamma ee onye oma mara mma e iyoyoyoyoyoo ayamma ee, iyoyoyoyoyoo ayamma ee, aiyoyoyoyo ayamma ee onye oma mara mma e Thank you Jesus ayamma ee, ayamma e, ayamma e, ayamma ee