Agamabu

by Chioma Jesus

ti:Chioma Jesus- Agamabu] Agamabu ihe chineke si nam gabu eh Agamabu olaka madu akpugi kpochi ah Agamabu ihe chineke si nam gabu oh Agama bu olaka mmadu akpugi kpochi ya Chimu eh Agamabu ihe chineke si nam gabu eh Agamabu olaka madu akpugi kpochi ah Agamabu ihe chineke si nam gabu oh Agama bu olaka mmadu akpugi kpochi ya Agama buyiri onyawa chim si nam ga bu nuwa Agama gariri ebeawun chukuwu si na mga ga Agama weyiri ihe chukwu si na mge weta eh Agama bu olaka *gi kpochi ya Chim eh Agamabu ihe chineke si nam gabu eh Agamabu olaka madu akpugi kpochi ah Agamabu ihe chineke sin am gabu oh Agama bu olaka mmadu akpugi kpochi ya Olaka madu apugi kpochi ya oh Olaka ekwensu obugi kpochi ya eh Okwakwaragwa * kpochi eh Ogumatu mmadu akpugi kpochi ya oh Witches and wizards apugi kpochi ya oh Native doctor apugi kpochi ya oh Okechukwu nyerem madu agaya namu ya oh Ihe chim nyerem mmadu agaya nam ya oh Umu chukwu nyerem madu agaya nakpum ya oh Ego chim nyerem onye ga naram ya Elu chukwu bulirim onye ga ebutum oh Odigo onye ga ebutum eh Agama muta nw chim si na mga muta Agama muta nwa oh Agama ru oru chukw si nam ga ru eh Olaka mmadu abugi kpochi ya oh Chimu eh Agamabu ihe chineke si nam gabu eh Agamabu olaka madu akpugi kpochi ah Agamabu ihe chineke si nam gabu oh Agama bu olaka mmadu akpugi kpochi ya Onye ga ekpochi ya oh Agamabu ihe chineke si nam gabu eh Agamabu olaka madu akpugi kpochi ah (Instrumentals) Agama eweta ihe nine chukwu si na mga nweta nuwa Agama nwe olaka madu akpugi ikpochi ya oh Jehovah me buli iwemu enu oh Obu onye g'ebutum na uwa Uzo chukwu n'eme onwegi onye ga mechi ya eh Ihe * melu oh chineke na goziwomu oh Ngwanile ogwerem oh Jehovah emuzuya eh I no dey talk for you Plan for peace and not of evil To give you an expected Says the Lord The Lord God of host Jehovah n'eche remeji oma Obugini kamne chebu onwemu oh Ebe Jehovah mara mkpam mari * mu oh Agama bu ihe osi na mga bu oh Chim oh Agamabu ihe chineke si nam gabu eh Agamabu olaka madu akpugi kpochi ah Agamabu ihe chineke si nam gabu oh Agama bu olaka mmadu akpugi kpochi ya Agamabu ihe chineke si nam gabu eh Agamabu olaka madu akpugi kpochi ah Agamabu ihe chineke si nam gabu oh Agama bu olaka mmadu akpugi kpochi ya